Published 5 months ago in Afropop & Afrofusion, in album: African Royalty

Her Excellency (Nwunye Odogwu)

  • 0
  • 0
  • 0
  • 0
  • 0
  • 0

Nigerian highlife music icon Flavour has dropped his highly anticipated album, “African Royalty.”
The twelve-track album features his previously released hit songs “Game Changer” and “Big Baller” and collaborations with The Cavemen, Efya, and Ejyk Nwamba.

Lyrics

Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Make way for nwunye odogwu
Nekwenụ ka ọ na-abịanụ
Clear road for nwunye odogwu
Egovin nwaanyị oma nụ
Ị fụlụ asa odogwu
Evergreen nwaanyị ọma nụ
Ị fụlụ asa odogwu
Eleganza nwaanyị ọma nụ
Ị fụrụ ọla aka ya
Ọ kwa gold ka ọ gba n'aka
Nekene asa odogwu
Akwaeke nwaanyị ọma nụ
Ị fụzịanụ nwunye odogwu
Ị mara na odogwu na-eme ọfụma
Odogwu na-eme ọfụma
Odogwu na-eme ọfụma
Odogwu na-eme ọfụma
Maintenance is key to beauty, chawam
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Make way for nwunye odogwu
Nyenụ efe na ọ na-abịanụ
Clear road for nwunye odogwu
Asị m nyenụ efe na ọ na-aganụ
Ị fụgodi nnwa nụ
Baby bụ kiribe nkiribe (Nkiribe nkiribe)
Ị fụgodi nnwa nụ
Baby bụ enenebe eje ọlụ (Enenebe nnwa)
Ọ ma ụma na-asa arụ
Baby la hot nnwa (La hot nnwa oh)
O si n'igwe
Chai, Ada dị ọra mma
Ị fụzịanụ nwunye odogwu
Ị mara na odogwu na-eme ọfụma
Odogwu na-eme ọfụma
Odogwu na-eme ọfụma
Odogwu na-eme ọfụma
Maintenance is key to beauty, chawam
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee
Nwunye odogwu ah ee

::
/ ::

Queue

Clear